Friday, March 22, 2013

Immortal Achebe Lives Forever


Enyi o
Enyi o-o
Enyi o
Enyi o


Remember our papa Achebe
Our papa Achebe bu Enyi Afrika Enyi (Elephant)
Let him go and change and return
Agaracha must come back
Meanwhile, let us feast on
the inexhaustible harvest of wisdom
that he saved for us in his barn.


Things Fall Apart
Eriwe agu-agu
Arrow of God
Aguwa agu-agu
No Longer at Ease
Eriwe agu-agu
A man of the People
Eriwe agu-agu
Girls At War
Aguwa agu-agu
Chike and the River
Akowa agu-agu
Anthills of the Savannah
Aguwa-agu-agu
There was a country
Eriwe agu-agu
Chinua Achebe
Dike anwu-anwu
Chris Okigbo
Dike anwu-anwu

Chetakwanu Chris Okigbo
Chris Okigbo bu enyi Afrika enyi
Chetakwanu nna anyi Achebe
Nna anyi Achebe bu enyi Afrika enyi
Chetakwanu nna anyi Aziki
Nna anyi Aziki bu enyi Afrika enyi
Chetakwanu ochiagha Ojukwu
Ochiagha Ojukwu bu enyi Biafra enyi

Nna o! Ewuuu!


http://www.youtube.com/watch?v=g3PiW3OXHks 

Du Bois nna anyi 
Kparanama
Garvey Nna anyi
Kparanma
Aziki Nna Anyi
Kparanbama
Chinua nna anyi
Kparanama
Ojukwu nna anyi
Kparanama
Okigbo nna anyi
Kparanama 
Fela bu nwane m
Kparanama 
Marley bu nwane m
Kparanama
Chris Hani
Kparanama
Tosh bu Nwanne m
Kparanama
Malcolm bu nwane m
Kparanma
Martin bu nwanne m
Kparanama
Nkrumah Nwanne m
Kparanama
Gaddafi bu nwanne m
Kparanama
Hugo Chavez nwanne m
Kparanama 
Steve Biko nwanne m
Kparanama
Aminu Kano nwanne m
Kpranama
Tubman bu nneanyi
Kparanama
Sojourner bu nneanyi
Kparanama 

Onye na-ero unu iro
Kparanama
Onye ahu nolu onwu
Kparanama
Onye ga-ako unu nsi
Kparanama
Ruth First bu nwanne m
Kparanama
Onye ahu nolu nsi
Ma unu nolu ndu
Kparanama
Ndu bu ihe uto
Kparanama
Onwu bu ihe aru
Kparanama
Onye bu nwanne m?
Kparanama
Onye a bu nwanne m. 

Enyi Afrika alaala
Enyi Afrika alatala
Obiakwa, welu ya gawa!
Agaba! Ogbamgbadike!

Nna o-o!

6 comments:

rmj said...

Beautiful and heart-wrenching lament. We mourn with you. What a man. What a loss. Let him go well.

Odozi Obodo said...

Yeah rmj, we lost many million peers, we shed many million tears - Tupac

rmj said...

Posting this to my blog, and linking back to you. Hope this is okay.

Thanks.

Odozi Obodo said...

Thanks for linking sis. Da-alu.

Anonymous said...

akwa ariri nke-a juru afo. O tosiri etosi wuru kwa edemede na agba anya mmiri. Nwa, imela make ihe oma nkea idere. Onye nche-a mekwarala gi ihe!
Chinua wu Dike, Ugo bere na elu orji, dimkpa asa! O lala - ya nozie ama-a.

Odozi Obodo said...

O kwa akwa ariri ka ubo na-ebe. Igbanda-igbanda! Ya gazikwelu gi, nwanna, ka I si golu anyi ezigbo ofo. Anyi ji ofo jilu ogu.